Ndị Rom 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na Izrel amaghị?+ Mosis bu ụzọ sị: “M ga-eji ndị mba ọzọ mee ka obi jọọ unu njọ. M ga-eji mba dị nzuzu kpasuo unu ezigbo iwe.”+
19 Ma ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na Izrel amaghị?+ Mosis bu ụzọ sị: “M ga-eji ndị mba ọzọ mee ka obi jọọ unu njọ. M ga-eji mba dị nzuzu kpasuo unu ezigbo iwe.”+