Ndị Rom 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na Izrel amaghị?+ Mozis bu ụzọ sị: “M ga-eji ihe na-abụghị mba kpalie unu ikwo ekworo; m ga-eji mba nzuzu kpasuo unu iwe dị ọkụ.”+
19 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na Izrel amaghị?+ Mozis bu ụzọ sị: “M ga-eji ihe na-abụghị mba kpalie unu ikwo ekworo; m ga-eji mba nzuzu kpasuo unu iwe dị ọkụ.”+