2 “‘Ma ọ bụ mgbe mkpụrụ obi metụrụ ihe na-adịghị ọcha aka, ma ọ̀ bụ ozu anụ ọhịa na-adịghị ọcha ma ọ̀ bụ ozu anụ ụlọ na-adịghị ọcha ma ọ̀ bụ ozu ihe e kere eke na-enupụta n’ìgwè bụ́ ndị na-adịghị ọcha,+ ọ bụ ezie na ọ maghị na o metụrụ ya aka,+ ọ bụ onye na-adịghị ọcha, ọ bụ onye ikpe mara.+