15 Ma mkpụrụ obi ọ bụla nke riri anụ nwụworo anwụ ma ọ bụ nke anụ ọhịa dọgburu,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ bụ mbịarambịa, ọ ga-asụ uwe ya, saakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede;+ ọ ga-aghọkwa onye dị ọcha.
8 Tinyere ézì,+ n’ihi na ụkwụ ya wara njakpa ma ọ dịghị atagharị ọnụ. Ọ bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha. Unu erila nke ọ bụla n’anụ ha, unu emetụkwala ozu ha aka.+