Levitikọs 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu erikwala ézì,+ n’ihi na ụkwụ ya wara njakpa, ụkwụ ya nwekwara mkpịwa, ma ọ naghị atagharị ọnụ. Ọ bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha. Aịzaya 65:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ndị na-anọdụ ala n’ebe a na-eli ozu,+ ndị na-arahụ n’obere ụlọ nche, ndị na-eri anụ ézì,+ ọbụna ofe e ji ihe rụrụ arụ sie+ dịkwa n’ite ha; Aịzaya 66:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị na-edo onwe ha nsọ, na-eme onwe ha ka ha dị ọcha iji banye n’ubi,+ n’azụ nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe a na-asọ oyi, ọbụna òké,+ ha niile ga-ala n’iyi,” ka Jehova kwuru.
7 Unu erikwala ézì,+ n’ihi na ụkwụ ya wara njakpa, ụkwụ ya nwekwara mkpịwa, ma ọ naghị atagharị ọnụ. Ọ bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.
4 ndị na-anọdụ ala n’ebe a na-eli ozu,+ ndị na-arahụ n’obere ụlọ nche, ndị na-eri anụ ézì,+ ọbụna ofe e ji ihe rụrụ arụ sie+ dịkwa n’ite ha;
17 Ndị na-edo onwe ha nsọ, na-eme onwe ha ka ha dị ọcha iji banye n’ubi,+ n’azụ nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe a na-asọ oyi, ọbụna òké,+ ha niile ga-ala n’iyi,” ka Jehova kwuru.