16 Onye ọ bụla nke metụrụ onye e ji mma agha+ gbuo n’ọhịa aka ma ọ bụ ozu ma ọ bụ ọkpụkpụ+ mmadụ ma ọ bụ ili ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.
11 ma ọ bụ onye na-akọ ndị ọzọ ọgwụ+ ma ọ bụ onye ọ bụla nke na-ajụ onye na-agba afa ase+ ma ọ bụ onye ọrụ ya bụ ịkọ ọdịnihu+ ma ọ bụ onye ọ bụla nke na-ajụ ndị nwụrụ anwụ ase.+