19 Ma unu onwe unu, maanụ ụlọikwuu ná mpụga ụlọikwuu anyị ruo ụbọchị asaa. Onye ọ bụla nke gburu mkpụrụ obi+ na onye ọ bụla nke metụrụ onye e gburu egbu aka,+ unu ga-eme onwe unu ka unu dị ọcha+ n’ụbọchị nke atọ nakwa n’ụbọchị nke asaa, ma unu ma ndị unu dọọrọ n’agha.