19 Unu ga-ama ụlọikwuu n’ebe dị iche n’ebe anyị mara ụlọikwuu ma nọrọ n’ebe ahụ ruo ụbọchị asaa. Onye ọ bụla n’ime unu nke gburu mmadụ na onye ọ bụla metụrụ onye e gburu egbu aka+ ga-eme onwe ya ka ọ dị ọcha+ n’ụbọchị nke atọ nakwa n’ụbọchị nke asaa, ma ununwa ma ndị unu dọtara n’agha.