Ọnụ Ọgụgụ 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Ma onye na-adịghị ọcha, nke na-emeghịkwa onwe ya ka ọ dị ọcha, a ga-ebipụ+ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ọgbakọ unu, n’ihi na ọ bụ ebe nsọ Jehova ka o merụrụ. E fesaghị ya mmiri e ji eme ka mmadụ dị ọcha. Ọ dịghị ọcha.
20 “‘Ma onye na-adịghị ọcha, nke na-emeghịkwa onwe ya ka ọ dị ọcha, a ga-ebipụ+ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ọgbakọ unu, n’ihi na ọ bụ ebe nsọ Jehova ka o merụrụ. E fesaghị ya mmiri e ji eme ka mmadụ dị ọcha. Ọ dịghị ọcha.