-
Ọnụ Ọgụgụ 19:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 Onye ọ bụla nke metụrụ ozu aka, ya bụ, mkpụrụ obi ọ bụla bụ́ mmadụ nke nwụrụ anwụ, bụ́ onye na-emeghịkwa onwe ya ka ọ dị ọcha, onye ahụ emerụwo ụlọikwuu+ Jehova, a ga-ebipụkwa mkpụrụ obi ahụ n’Izrel.+ Ebe ọ bụ na e fesaghị ya mmiri e ji eme ka mmadụ dị ọcha,+ ọ ka bụ onye na-adịghị ọcha. Adịghị ọcha ya ka dị n’ahụ́ ya.+
-