Ọnụ Ọgụgụ 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye ọ bụla nke metụrụ ozu onye nwụrụ anwụ aka ma ghara ime onwe ya ka ọ dị ọcha emerụọla ụlọikwuu Jehova.+ A ga-egbu ya.*+ Ebe ọ bụ na e fesaghị ya mmiri e ji eme ka ihe dị ọcha,+ ọ ka ga-abụ onye na-adịghị ọcha.
13 Onye ọ bụla nke metụrụ ozu onye nwụrụ anwụ aka ma ghara ime onwe ya ka ọ dị ọcha emerụọla ụlọikwuu Jehova.+ A ga-egbu ya.*+ Ebe ọ bụ na e fesaghị ya mmiri e ji eme ka ihe dị ọcha,+ ọ ka ga-abụ onye na-adịghị ọcha.