Levitikọs 22:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Sị ha, ‘N’ọgbọ unu niile, nwa unu ọ bụla bịara nso n’ihe ndị dị nsọ ndị Izrel na-ewetara Jehova mgbe ọ na-adịghị ọcha, a ga-egbu ya.*+ Abụ m Jehova. Ndị Hibru 10:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Onye ọ bụla dara Iwu Mosis, a na-egbu ya n’emetereghị ya ebere* ma mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbaa akaebe na o mere otú ahụ.+
3 Sị ha, ‘N’ọgbọ unu niile, nwa unu ọ bụla bịara nso n’ihe ndị dị nsọ ndị Izrel na-ewetara Jehova mgbe ọ na-adịghị ọcha, a ga-egbu ya.*+ Abụ m Jehova.
28 Onye ọ bụla dara Iwu Mosis, a na-egbu ya n’emetereghị ya ebere* ma mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbaa akaebe na o mere otú ahụ.+