Diuterọnọmi 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 A ga-egbu onye ahụ e kwesịrị igbu egbu ma mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbaa akaebe+ na o mere ihe ahụ. A gaghị egbu ya ma ọ bụrụ otu onye gbara akaebe.+
6 A ga-egbu onye ahụ e kwesịrị igbu egbu ma mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbaa akaebe+ na o mere ihe ahụ. A gaghị egbu ya ma ọ bụrụ otu onye gbara akaebe.+