Diuterọnọmi 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ ndị akaebe atọ+ ka a ga-egbu onye ahụ e kwesịrị igbu. A gaghị egbu ya n’ọnụ otu onye akaebe.+
6 N’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ ndị akaebe atọ+ ka a ga-egbu onye ahụ e kwesịrị igbu. A gaghị egbu ya n’ọnụ otu onye akaebe.+