Ọnụ Ọgụgụ 35:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “‘Onye ọ bụla nke gburu mkpụrụ obi, a ga-egbu ya dị ka onye gburu ọchụ+ n’ọnụ ndị akaebe,+ otu onye akaebe agaghị enwe ike ịgbagide mkpụrụ obi akaebe ka e wee gbuo ya. Matiu 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ọ bụrụ na o geghị ntị, kpọrọ otu onye ma ọ bụ mmadụ abụọ ọzọ, ka e wee site n’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ mara na okwu ọ bụla bụ eziokwu.+ Jọn 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E dekwara n’Iwu unu, sị, ‘Àmà mmadụ abụọ gbara bụ eziokwu.’+ 2 Ndị Kọrịnt 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nke a bụ nke ugboro atọ+ m na-abịakwute unu. “A ga-amara na okwu ọ bụla bụ eziokwu n’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.”+ 1 Timoti 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ekwetala ebubo e boro okenye, ọ gwụla naanị ma è nwere akaebe nke ndị àmà abụọ ma ọ bụ atọ gbara.+ Ndị Hibru 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 A na-egbu onye ọ bụla ledara iwu Mozis anya n’enweghịrị ya ọmịiko, mgbe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbagidere ya akaebe.+
30 “‘Onye ọ bụla nke gburu mkpụrụ obi, a ga-egbu ya dị ka onye gburu ọchụ+ n’ọnụ ndị akaebe,+ otu onye akaebe agaghị enwe ike ịgbagide mkpụrụ obi akaebe ka e wee gbuo ya.
16 Ma ọ bụrụ na o geghị ntị, kpọrọ otu onye ma ọ bụ mmadụ abụọ ọzọ, ka e wee site n’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ mara na okwu ọ bụla bụ eziokwu.+
13 Nke a bụ nke ugboro atọ+ m na-abịakwute unu. “A ga-amara na okwu ọ bụla bụ eziokwu n’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.”+
19 Ekwetala ebubo e boro okenye, ọ gwụla naanị ma è nwere akaebe nke ndị àmà abụọ ma ọ bụ atọ gbara.+
28 A na-egbu onye ọ bụla ledara iwu Mozis anya n’enweghịrị ya ọmịiko, mgbe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbagidere ya akaebe.+