Diuterọnọmi 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Naanị otu onye akaebe agaghị ebili gbagide mmadụ akaebe n’ihe metụtara njehie ọ bụla ma ọ bụ mmehie ọ bụla,+ n’ihe banyere mmehie ọ bụla o mere. N’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ n’ọnụ ndị akaebe atọ ka a ga-ama na okwu bụ eziokwu.+ Jọn 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E dekwara n’Iwu unu, sị, ‘Àmà mmadụ abụọ gbara bụ eziokwu.’+ 2 Ndị Kọrịnt 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nke a bụ nke ugboro atọ+ m na-abịakwute unu. “A ga-amara na okwu ọ bụla bụ eziokwu n’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.”+ 1 Timoti 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ekwetala ebubo e boro okenye, ọ gwụla naanị ma è nwere akaebe nke ndị àmà abụọ ma ọ bụ atọ gbara.+ Ndị Hibru 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 A na-egbu onye ọ bụla ledara iwu Mozis anya n’enweghịrị ya ọmịiko, mgbe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbagidere ya akaebe.+
15 “Naanị otu onye akaebe agaghị ebili gbagide mmadụ akaebe n’ihe metụtara njehie ọ bụla ma ọ bụ mmehie ọ bụla,+ n’ihe banyere mmehie ọ bụla o mere. N’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ n’ọnụ ndị akaebe atọ ka a ga-ama na okwu bụ eziokwu.+
13 Nke a bụ nke ugboro atọ+ m na-abịakwute unu. “A ga-amara na okwu ọ bụla bụ eziokwu n’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.”+
19 Ekwetala ebubo e boro okenye, ọ gwụla naanị ma è nwere akaebe nke ndị àmà abụọ ma ọ bụ atọ gbara.+
28 A na-egbu onye ọ bụla ledara iwu Mozis anya n’enweghịrị ya ọmịiko, mgbe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbagidere ya akaebe.+