Ọnụ Ọgụgụ 35:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “‘Onye ọ bụla nke gburu mkpụrụ obi, a ga-egbu ya dị ka onye gburu ọchụ+ n’ọnụ ndị akaebe,+ otu onye akaebe agaghị enwe ike ịgbagide mkpụrụ obi akaebe ka e wee gbuo ya. Diuterọnọmi 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ ndị akaebe atọ+ ka a ga-egbu onye ahụ e kwesịrị igbu. A gaghị egbu ya n’ọnụ otu onye akaebe.+
30 “‘Onye ọ bụla nke gburu mkpụrụ obi, a ga-egbu ya dị ka onye gburu ọchụ+ n’ọnụ ndị akaebe,+ otu onye akaebe agaghị enwe ike ịgbagide mkpụrụ obi akaebe ka e wee gbuo ya.
6 N’ọnụ ndị akaebe abụọ ma ọ bụ ndị akaebe atọ+ ka a ga-egbu onye ahụ e kwesịrị igbu. A gaghị egbu ya n’ọnụ otu onye akaebe.+