Ọnụ Ọgụgụ 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ọ bụla na-arịa ekpenta+ na onye ọ bụla ihe na-agbapụta n’ahụ́+ na onye ọ bụla mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha.+ Ọnụ Ọgụgụ 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye ọ bụla nke metụrụ ozu mkpụrụ obi ọ bụla bụ́ mmadụ+ aka ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.+
2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ọ bụla na-arịa ekpenta+ na onye ọ bụla ihe na-agbapụta n’ahụ́+ na onye ọ bụla mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha.+
11 Onye ọ bụla nke metụrụ ozu mkpụrụ obi ọ bụla bụ́ mmadụ+ aka ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.+