Aịzaya 66:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ndị na-edo onwe ha nsọ, ndị na-asachakwa onwe ha iji banye n’ubi*+ ndị dị n’azụ ubi nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe ndị a na-asọ oyi nakwa òké,+ ha niile ga-ala n’iyi.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 66:17 Amụma Aịsaịa II, p. 405-406
17 “Ndị na-edo onwe ha nsọ, ndị na-asachakwa onwe ha iji banye n’ubi*+ ndị dị n’azụ ubi nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe ndị a na-asọ oyi nakwa òké,+ ha niile ga-ala n’iyi.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.