Aịzaya 1:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ihi na oké osisi ndị na-agụ unu agụụ ga-eme ha ihere.+ Ihere ga-emekwa unu n’ihi ubi* ndị unu họọrọ.+ Aịzaya 65:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha na-akpasu m iwe mgbe niile n’asọghị anya,+Na-achụ àjà n’ubi,+ na-esukwa àjà ọkụ n’elu brik.
29 N’ihi na oké osisi ndị na-agụ unu agụụ ga-eme ha ihere.+ Ihere ga-emekwa unu n’ihi ubi* ndị unu họọrọ.+