Aịzaya 65:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha na-akpasu m iwe mgbe niile n’asọghị anya,+Na-achụ àjà n’ubi,+ na-esukwa àjà ọkụ n’elu brik. Aịzaya 66:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ndị na-edo onwe ha nsọ, ndị na-asachakwa onwe ha iji banye n’ubi*+ ndị dị n’azụ ubi nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe ndị a na-asọ oyi nakwa òké,+ ha niile ga-ala n’iyi.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
17 “Ndị na-edo onwe ha nsọ, ndị na-asachakwa onwe ha iji banye n’ubi*+ ndị dị n’azụ ubi nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe ndị a na-asọ oyi nakwa òké,+ ha niile ga-ala n’iyi.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.