Aịzaya 66:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị na-edo onwe ha nsọ, na-eme onwe ha ka ha dị ọcha iji banye n’ubi,+ n’azụ nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe a na-asọ oyi, ọbụna òké,+ ha niile ga-ala n’iyi,” ka Jehova kwuru. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 66:17 Amụma Aịsaịa II, p. 405-406
17 Ndị na-edo onwe ha nsọ, na-eme onwe ha ka ha dị ọcha iji banye n’ubi,+ n’azụ nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe a na-asọ oyi, ọbụna òké,+ ha niile ga-ala n’iyi,” ka Jehova kwuru.