Aịzaya 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na ihere oké osisi ndị gụsiri unu agụụ ike ga-eme ha,+ unu ga-enwekwa mmechuihu n’ihi ubi ndị unu họọrọ.+ Aịzaya 65:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ndị na-akpasu m iwe+ n’ihu m mgbe niile, na-achụ àjà n’ubi,+ na-esurekwa ihe nsure ọkụ+ n’elu brik,
29 N’ihi na ihere oké osisi ndị gụsiri unu agụụ ike ga-eme ha,+ unu ga-enwekwa mmechuihu n’ihi ubi ndị unu họọrọ.+
3 ndị na-akpasu m iwe+ n’ihu m mgbe niile, na-achụ àjà n’ubi,+ na-esurekwa ihe nsure ọkụ+ n’elu brik,