5 ka ụmụ Izrel wee na-eweta àjà ha, bụ́ ndị ha na-achụ n’ọhịa,+ ha ga na-ewetara ha Jehova n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute nye onye nchụàjà,+ ha ga-achụrụ Jehova ihe ndị a n’àjà dị ka àjà udo.+
17 Ndị na-edo onwe ha nsọ, na-eme onwe ha ka ha dị ọcha iji banye n’ubi,+ n’azụ nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe a na-asọ oyi, ọbụna òké,+ ha niile ga-ala n’iyi,” ka Jehova kwuru.