Jenesis 37:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụmụnne ya wee nwewere ya anyaụfụ,+ ma nna ya tinyere okwu ahụ n’obi ya.+ Luk 1:66 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 ndị niile nụrụ ya wee buru ya n’obi,+ wee sị: “Gịnị n’ezie ka nwatakịrị a ga-abụ?” N’ihi na aka+ Jehova dịnyeere ya. Luk 2:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 O wee soro ha gbadaa ma bịaruo Nazaret, ọ nọkwa na-edo onwe ya n’okpuru ha.+ Nne ya buuru okwu a niile nke ọma n’obi ya.+
66 ndị niile nụrụ ya wee buru ya n’obi,+ wee sị: “Gịnị n’ezie ka nwatakịrị a ga-abụ?” N’ihi na aka+ Jehova dịnyeere ya.
51 O wee soro ha gbadaa ma bịaruo Nazaret, ọ nọkwa na-edo onwe ya n’okpuru ha.+ Nne ya buuru okwu a niile nke ọma n’obi ya.+