Ilu 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Obi dị jụụ bụ ndụ anụ ahụ́,+ ma ekworo bụ ure ọkpụkpụ.+ Ọrụ Ndịozi 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị isi ezinụlọ ahụ kwosoro Josef ekworo+ ma resị ya ndị Ijipt.+ Ma Chineke nọnyeere ya.+ Jems 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ọ bụrụ na unu nwere oké ekworo+ na esemokwu+ n’obi unu, unu adịla na-etu ọnụ+ ma na-agha ụgha megide eziokwu ahụ.+
14 Ma ọ bụrụ na unu nwere oké ekworo+ na esemokwu+ n’obi unu, unu adịla na-etu ọnụ+ ma na-agha ụgha megide eziokwu ahụ.+