Jenesis 37:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ụmụnne ya hụrụ na nna ha hụrụ ya n’anya karịa ụmụnne ya niile, ha malitere ịkpọ ya asị,+ ha enweghịkwa ike iji obiọma na-agwa ya okwu.+ 1 Samuel 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Sọl wee malite iwe oké iwe,+ okwu a jọkwara njọ n’anya ya, o wee sị: “Ha enyewo Devid iri puku kwuru iri puku, ma nye m puku kwuru puku, naanị ihe fọdụrụ inye ya bụ ọchịchị!”+
4 Mgbe ụmụnne ya hụrụ na nna ha hụrụ ya n’anya karịa ụmụnne ya niile, ha malitere ịkpọ ya asị,+ ha enweghịkwa ike iji obiọma na-agwa ya okwu.+
8 Sọl wee malite iwe oké iwe,+ okwu a jọkwara njọ n’anya ya, o wee sị: “Ha enyewo Devid iri puku kwuru iri puku, ma nye m puku kwuru puku, naanị ihe fọdụrụ inye ya bụ ọchịchị!”+