Ilu 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Obi dị jụụ bụ ndụ anụ ahụ́,+ ma ekworo bụ ure ọkpụkpụ.+ Ilu 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọnụma nwere obi ọjọọ, iwe na-asọkwa ka idei mmiri,+ ma ònye pụrụ idi ekworo?+