Ọpụpụ 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Sọpụrụ nna gị na nne gị+ ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+ Diuterọnọmi 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Sọpụrụ nna gị na nne gị,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu; ka ụbọchị gị wee dị ogologo, ka ihe wee gaziere gị+ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị. Ndị Efesọs 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ+ unu isi n’ime+ Onyenwe anyị, n’ihi na nke a bụ ezi omume:+ Ndị Kọlọsi 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ unu isi+ n’ihe niile, n’ihi na nke a na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.
16 “‘Sọpụrụ nna gị na nne gị,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu; ka ụbọchị gị wee dị ogologo, ka ihe wee gaziere gị+ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.
20 Unu ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ unu isi+ n’ihe niile, n’ihi na nke a na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.