Jọn 17:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ka ha niile wee bụrụ otu,+ dị ka gị onwe gị, Nna, na mụ onwe m dị n’otu, mụ onwe m na gị adịrịkwa n’otu,+ ka anyị na ha wee dị n’otu,+ ka ụwa wee kwere na ọ bụ gị zitere m.+
21 ka ha niile wee bụrụ otu,+ dị ka gị onwe gị, Nna, na mụ onwe m dị n’otu, mụ onwe m na gị adịrịkwa n’otu,+ ka anyị na ha wee dị n’otu,+ ka ụwa wee kwere na ọ bụ gị zitere m.+