Ilu 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nwa m, ṅaa ntị n’ịdọ aka ná ntị nna gị,+ ahapụkwala iwu nne gị.+ Ilu 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nwa m, debe ihe nna gị nyere n’iwu,+ ahapụkwala iwu nne gị.+ Ilu 23:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gee nna nke mụrụ gị ntị,+ eledakwala nne gị anya naanị n’ihi na o mewo agadi.+ Ndị Kọlọsi 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ unu isi+ n’ihe niile, n’ihi na nke a na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.
20 Unu ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ unu isi+ n’ihe niile, n’ihi na nke a na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.