Diuterọnọmi 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ọ bụrụ na nwoke nwere nwa nwoke dị isi ike, nke na-enupụ isi,+ ọ naghị ege ntị n’olu nna ya ma ọ bụ n’olu nne ya,+ ha agbaziwokwa ya ma o geghị ha ntị,+ Ndị Efesọs 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ+ unu isi n’ime+ Onyenwe anyị, n’ihi na nke a bụ ezi omume:+
18 “Ọ bụrụ na nwoke nwere nwa nwoke dị isi ike, nke na-enupụ isi,+ ọ naghị ege ntị n’olu nna ya ma ọ bụ n’olu nne ya,+ ha agbaziwokwa ya ma o geghị ha ntị,+