Ọpụpụ 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Sọpụrụ nna gị na nne gị+ ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+ Diuterọnọmi 27:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-elelị nna ya ma ọ bụ nne ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Ilu 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nwa m, ṅaa ntị n’ịdọ aka ná ntị nna gị,+ ahapụkwala iwu nne gị.+ Ilu 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ọ bụla nke na-akpọ nna ya na nne ya iyi,+ oriọna ya ga-anyụ mgbe ọchịchịrị na-eru nso.+ Ezikiel 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha elelịwo nna na nne nọ n’ime gị.+ Ha erigbuwo onye mbịarambịa nọ n’etiti gị.+ Ha emegbuwo nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ nọ n’ime gị.”’”+ Ndị Efesọs 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ+ unu isi n’ime+ Onyenwe anyị, n’ihi na nke a bụ ezi omume:+
16 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-elelị nna ya ma ọ bụ nne ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
7 Ha elelịwo nna na nne nọ n’ime gị.+ Ha erigbuwo onye mbịarambịa nọ n’etiti gị.+ Ha emegbuwo nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ nọ n’ime gị.”’”+