2 Ihe E Mere 34:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Shefan bụ́ odeakwụkwọ wee gaa n’ihu ịkọrọ eze, sị: “E nwere akwụkwọ+ Hilkaya onye nchụàjà nyere m.”+ Shefan wee malite ịgụpụta ya n’ihu eze.+
18 Shefan bụ́ odeakwụkwọ wee gaa n’ihu ịkọrọ eze, sị: “E nwere akwụkwọ+ Hilkaya onye nchụàjà nyere m.”+ Shefan wee malite ịgụpụta ya n’ihu eze.+