Diuterọnọmi 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ọ ga-adị n’aka ya, ọ ga na-agụ ya n’ụbọchị niile nke ndụ ya,+ ka o wee mụta ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke ya iji debe ihe niile e kwuru n’iwu a nakwa ụkpụrụ ndị a site n’ime ha;+ Abụ Ọma 119:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 M ga-ekwukwa okwu banyere ihe ncheta gị n’ihu ndị eze,+Ihere agaghịkwa eme m.+
19 “Ọ ga-adị n’aka ya, ọ ga na-agụ ya n’ụbọchị niile nke ndụ ya,+ ka o wee mụta ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke ya iji debe ihe niile e kwuru n’iwu a nakwa ụkpụrụ ndị a site n’ime ha;+