Diuterọnọmi 11:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Tinyenụ okwu m ndị a n’obi unu+ nakwa ná mkpụrụ obi unu, keekwa ha n’aka unu dị ka ihe ịrịba ama, ha ga-abụkwa ihe unu ga na-ekegide n’egedege ihu unu, n’agbata anya abụọ unu.+ Abụ Ọma 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kama iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+Ọ na-agụkwa iwu ya n’olu dị ala ehihie na abalị.+ Abụ Ọma 119:97 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 97 Lee ka m si hụ iwu gị n’anya!+Ọ bụ ihe m na-atụgharị n’uche ogologo ụbọchị dum.+
18 “Tinyenụ okwu m ndị a n’obi unu+ nakwa ná mkpụrụ obi unu, keekwa ha n’aka unu dị ka ihe ịrịba ama, ha ga-abụkwa ihe unu ga na-ekegide n’egedege ihu unu, n’agbata anya abụọ unu.+