1 Samuel 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na ka Samuel nọ na-achụ àjà nsure ọkụ ahụ, ndị Filistia rutere nso ibuso Izrel agha. Jehova wee mee ka égbè eluigwe nke dara oké ụda+ gbaa n’ụbọchị ahụ, o wee tinye ndị Filistia n’ọgba aghara;+ Izrel wee merie ha.+ Job 37:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke na-eji olu ya ebigbọ+ n’ụzọ dị ebube,Na-emekwa oké ihe dị iche iche anyị na-apụghị ịmata.+
10 O wee ruo na ka Samuel nọ na-achụ àjà nsure ọkụ ahụ, ndị Filistia rutere nso ibuso Izrel agha. Jehova wee mee ka égbè eluigwe nke dara oké ụda+ gbaa n’ụbọchị ahụ, o wee tinye ndị Filistia n’ọgba aghara;+ Izrel wee merie ha.+