Aịzaya 30:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube.+ Ọ ga-emekwa ka a hụ mgbe ọ ga-eji ezigbo iwe jiri aka ya+ taa ndị iro ya ahụhụ.+ Ihe ndị ọ ga-eji mee ya bụ ire ọkụ nke nnukwu ọkụ+Na oké mmiri ozuzo+ na égbè eluigwe na akụ́ mmiri ígwé.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:30 Amụma Aịsaịa I, p. 314
30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube.+ Ọ ga-emekwa ka a hụ mgbe ọ ga-eji ezigbo iwe jiri aka ya+ taa ndị iro ya ahụhụ.+ Ihe ndị ọ ga-eji mee ya bụ ire ọkụ nke nnukwu ọkụ+Na oké mmiri ozuzo+ na égbè eluigwe na akụ́ mmiri ígwé.+