Abụ Ọma 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ.+ Onye Kacha Elu mere ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ ana-adasịkwa.
13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ.+ Onye Kacha Elu mere ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ ana-adasịkwa.