1 Samuel 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova ga-ebibi ndị na-alụso ya ọgụ.*+ Mgbe ọ ga-ewesa ha iwe, égbè eluigwe ga-agba.+ Jehova ga-ekpe ụwa niile ikpe.+ Ọ ga-enye eze ya ike,+Nyekwuokwa onye o tere mmanụ ike.”*+ 1 Samuel 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ka Samuel nọ na-achụ àjà ahụ a na-esu ọkụ, ndị Filistia rutere nso ka ha lụso ndị Izrel agha. Jehova wee mee ka égbè eluigwe nke dara oké ụda+ gbaa n’ụbọchị ahụ. O mekwara ka ndị Filistia ghara ịma ihe ha ga-eme eme.+ Ndị Izrel wee merie ha.+
10 Jehova ga-ebibi ndị na-alụso ya ọgụ.*+ Mgbe ọ ga-ewesa ha iwe, égbè eluigwe ga-agba.+ Jehova ga-ekpe ụwa niile ikpe.+ Ọ ga-enye eze ya ike,+Nyekwuokwa onye o tere mmanụ ike.”*+
10 Ka Samuel nọ na-achụ àjà ahụ a na-esu ọkụ, ndị Filistia rutere nso ka ha lụso ndị Izrel agha. Jehova wee mee ka égbè eluigwe nke dara oké ụda+ gbaa n’ụbọchị ahụ. O mekwara ka ndị Filistia ghara ịma ihe ha ga-eme eme.+ Ndị Izrel wee merie ha.+