Ọpụpụ 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+N’ihi otú ogwe aka gị si dị ukwuu, ha ga-edere duu dị ka nkume,Ruo mgbe ndị gị+ gafeere, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafeere.+ Abụ Ọma 98:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+ Aịzaya 53:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ònye nwere okwukwe n’ihe anyị nụrụ?+ Ònyekwa ka e kpugheere+ ogwe aka Jehova?+ Luk 1:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 O jiriwo ogwe aka ya rụọ oké ọrụ,+ ọ chụsasịwo ndị dị mpako n’ihe ha bu n’obi.+
16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+N’ihi otú ogwe aka gị si dị ukwuu, ha ga-edere duu dị ka nkume,Ruo mgbe ndị gị+ gafeere, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafeere.+
98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+