16 Mgbe ọ hụrụ na ọ dịghị onye nọnụ, o juru ya anya na ọ dịghị onye na-agbachitere ya.+ Ogwe aka ya wee wetara ya nzọpụta, ọ bụkwa ezi omume ya kwadoro ya.+
5 Anọ m na-ele anya, ma e nweghị onye inyeaka; o wee ju m anya, ma ọ dịghị onye na-enye nkwado.+ Ya mere, eji m ogwe aka m weta nzọpụta,+ ọ bụkwa ọnụma m+ kwadoro m.