Abụ Ọma 59:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jiri ọnụma gị laa ha n’iyi;+Laa ha n’iyi, ka ha ghara ịdịkwa;Ka ha wee mara na ọ bụ Chineke na-achị n’ime Jekọb ruo na nsọtụ ụwa.+ Sila. Aịzaya 59:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ga-akwụ ndị mmadụ ụgwọ dị ka omume ha si dị.+ Ndị na-emegide ya ga-enweta ọnụma, ndị iro ya ga-enweta mmeso kwesịrị ha.+ Ọ ga-akwụ agwaetiti niile ụgwọ kwesịrị ha.+
13 Jiri ọnụma gị laa ha n’iyi;+Laa ha n’iyi, ka ha ghara ịdịkwa;Ka ha wee mara na ọ bụ Chineke na-achị n’ime Jekọb ruo na nsọtụ ụwa.+ Sila.
18 Ọ ga-akwụ ndị mmadụ ụgwọ dị ka omume ha si dị.+ Ndị na-emegide ya ga-enweta ọnụma, ndị iro ya ga-enweta mmeso kwesịrị ha.+ Ọ ga-akwụ agwaetiti niile ụgwọ kwesịrị ha.+