Aịzaya 59:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe ọ hụrụ na ọ dịghị onye nọnụ, o juru ya anya na ọ dịghị onye na-agbachitere ya.+ Ogwe aka ya wee wetara ya nzọpụta, ọ bụkwa ezi omume ya kwadoro ya.+
16 Mgbe ọ hụrụ na ọ dịghị onye nọnụ, o juru ya anya na ọ dịghị onye na-agbachitere ya.+ Ogwe aka ya wee wetara ya nzọpụta, ọ bụkwa ezi omume ya kwadoro ya.+