Abụ Ọma 98:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+ Jeremaya 32:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova!+ Lee, ọ bụ gị ji ike ukwu gị+ na ogwe aka ị gbatịrị agbatị+ kee eluigwe na ụwa. Ihe a dum anyịghị gị,+
98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+
17 “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova!+ Lee, ọ bụ gị ji ike ukwu gị+ na ogwe aka ị gbatịrị agbatị+ kee eluigwe na ụwa. Ihe a dum anyịghị gị,+