1 Ndị Eze 8:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 (n’ihi na ha ga-anụ banyere aha ukwu+ gị na banyere aka gị dị ike+ nakwa banyere ogwe aka gị ị gbatịrị agbatị), o wee bịa chee ihu n’ụlọ a kpee ekpere,+ Jeremaya 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘Ọ bụ m ji ike m dị ukwuu+ na ogwe aka m gbatịrị agbatị+ kee ụwa,+ mmadụ+ na anụmanụ+ ndị nọ n’elu ụwa; enyewokwa m ya onye ziri ezi n’anya m.+
42 (n’ihi na ha ga-anụ banyere aha ukwu+ gị na banyere aka gị dị ike+ nakwa banyere ogwe aka gị ị gbatịrị agbatị), o wee bịa chee ihu n’ụlọ a kpee ekpere,+
5 ‘Ọ bụ m ji ike m dị ukwuu+ na ogwe aka m gbatịrị agbatị+ kee ụwa,+ mmadụ+ na anụmanụ+ ndị nọ n’elu ụwa; enyewokwa m ya onye ziri ezi n’anya m.+