Jenesis 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ọ dịghị ihe dị n’ụwa, ọ tọgbọ n’efu, ọchịchịrị gbakwara n’elu ogbu mmiri;+ ike Chineke nke nọ n’ọrụ nọkwa na-erugharị+ n’elu mmiri ahụ.+
2 Ma ọ dịghị ihe dị n’ụwa, ọ tọgbọ n’efu, ọchịchịrị gbakwara n’elu ogbu mmiri;+ ike Chineke nke nọ n’ọrụ nọkwa na-erugharị+ n’elu mmiri ahụ.+