Diuterọnọmi 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gị onwe gị amalitewo ime ka ohu gị hụ ịdị ukwuu+ gị na ogwe aka gị dị ike,+ n’ihi na ònye bụ chi n’eluigwe ma ọ bụ n’elu ụwa nke na-eme ụdị ihe ndị ị na-eme, nke na-arụkwa ụdị oké ọrụ ndị ị na-arụ?+ Abụ Ọma 93:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 93 Jehova aghọwo eze!+O yi ịdị ukwuu dị ka uwe;+Jehova yi ike dị ka uwe—o kere ike n’úkwù ya.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+
24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gị onwe gị amalitewo ime ka ohu gị hụ ịdị ukwuu+ gị na ogwe aka gị dị ike,+ n’ihi na ònye bụ chi n’eluigwe ma ọ bụ n’elu ụwa nke na-eme ụdị ihe ndị ị na-eme, nke na-arụkwa ụdị oké ọrụ ndị ị na-arụ?+
93 Jehova aghọwo eze!+O yi ịdị ukwuu dị ka uwe;+Jehova yi ike dị ka uwe—o kere ike n’úkwù ya.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+