Abụ Ọma 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Bụkuonụ ya abụ ọhụrụ;+Werenụ ike unu niile kpọọ ụbọ akwara, tiekwanụ mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 96:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 96 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+Bụkuonụ Jehova abụ, unu ndị niile bi n’ụwa.+ Abụ Ọma 149:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 149 Toonụ Jaa!+ Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+Bụọnụ abụ otuto ya n’ime ọgbakọ nke ndị na-eguzosi ike n’ihe.+ Aịzaya 42:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+ Bụọnụ otuto ya n’abụ site na nsọtụ ụwa,+ unu ndị na-agbada n’oké osimiri+ na n’ihe jupụtara n’ime ya, unu agwaetiti na unu ndị bi na ha.+
149 Toonụ Jaa!+ Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+Bụọnụ abụ otuto ya n’ime ọgbakọ nke ndị na-eguzosi ike n’ihe.+
10 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+ Bụọnụ otuto ya n’abụ site na nsọtụ ụwa,+ unu ndị na-agbada n’oké osimiri+ na n’ihe jupụtara n’ime ya, unu agwaetiti na unu ndị bi na ha.+