Abụ Ọma 96:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 96 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+Bụkuonụ Jehova abụ, unu ndị niile bi n’ụwa.+ Abụ Ọma 98:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+ Mkpughe 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-abụkwa abụ+ nke dị ka ọ̀ bụ abụ ọhụrụ+ n’ihu ocheeze ahụ na n’ihu ihe anọ ahụ dị ndụ+ na ndị okenye ahụ;+ ọ dịghịkwa onye nwere ike ịmụta abụ ahụ ma e wezụga otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ ahụ,+ bụ́ ndị e si n’ụwa zụta.+
98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+
3 Ha na-abụkwa abụ+ nke dị ka ọ̀ bụ abụ ọhụrụ+ n’ihu ocheeze ahụ na n’ihu ihe anọ ahụ dị ndụ+ na ndị okenye ahụ;+ ọ dịghịkwa onye nwere ike ịmụta abụ ahụ ma e wezụga otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ ahụ,+ bụ́ ndị e si n’ụwa zụta.+